Learn Igbo
Dịka onye Igbo, ọ bụrụ na mmadụ sị gị “Ka chi foo”…
Gịnị ga-abụ azịza gị?
Igbo atọka🥰
Ka anyị kparịta ụka enyi na enyi😊
Let’s talk friend to friend😊
25/06/2026
Chaị ụmụnne m! Legodi ihe eji ndị Igbo anyị akọ.
So if you see one person from a particular region doing something, that means everybody from their rejion does the same thing?
Well, ataghị m ha. Ọkwa enwere ilu Igbo kwuru sị na “ otu aka rụta mmanụ o zuo ọha.” ?
Ya diba😢
25/06/2026
Conversation at the Tailor’s Shop
A: I kwachala akwa m?
(Have you finished my clothes?)
B: Mba, fọdụrụ obere.
(No, a little remains.)
A: Kedu mgbe m ga-abịa?
(When should I come?)
B: Bịa echi.
(Come tomorrow.)
25/06/2026
Look what I found! Ihe a bụ ihe mmadụ dere na X maka ndị Igbo.🥲
25/06/2026
Kedu Ka ahụ gị dị can also mean: how is your health?
Ị ma nke isii?
Simple wheather phrases / sentences in Igbo
This is the correct answer for the blank
Using the correct tone marks, can you spell “rat” in Igbo language?
Óké — Male 🧍♂️
……… — Rat 🐀
Click here to claim your Sponsored Listing.
Category
Website
Address
Lagos